Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmentị Naịjirịa arịọla ka udo chịa n’etiti Iran na Isreal

0 207

Gọọmenti etiti Naijiria akpọla oku banyere nsogbu were ike ị puta na ogu Iran na Israel dika mkparita ụka udo na-aga n’iru n’ogige ahu.

Okwu sitere na ministri na-ahu maka mmeko mba na mba ubochi ụka kpọkuru mba niile ka ha nyere aka nweta udo and nchekwa n’uwa niile.

Oku ahụ ha kpọrọ bụ maka mwakpo mba Iran wakporo Israel n’abali satọde mgbe ha turu ogbunigwe mmegwara maka ogbugbu ndịisi agha obodo ha n’ụlọ nnọchiteanya ha dị na Syria n’ubochi mbu n’onwa Eprel.

Leave A Reply

Your email address will not be published.