Take a fresh look at your lifestyle.

Ivory Coast abụrụla dike Afrịka ka ha mabuuru Iko AFCON 2023

0 300

Otu egwuregwu bọọlụ Elephant nke Ivory Coast amaburula Iko Mba Afrịka nke afọ 2023 a gbara na mba ha.

Ha mere nke a site n’iji ọkpụ goolu abụọ asatara otu merie Super Eagles nke Naịjirịa n’agba nke ikpeazụ asọmpi ahụ.

Na-agbanyeghi na Naịjirịa bu ụzọ nye ha goolu mana ha si n’azụ saa goolu ahụ ma merie.

Goolu Super Eagles si n’aka William Troost Ekong na nkeji 38’ bụ nke o ji isi sụnye n’azụ neetị ndị Ivory Coast.

Ha sara gooolu a site n’aka Frankie Kassie nyere na nkeji 62′ bụ nke o ji isi ya nye dịka Ekong.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *