Chris Oyakhilome: Ụkọchukwu Naịjiria na-ebu agha megide ọgwụ mgbochi ọrịa ịba
Pastọ Chris Oyakhilome onye yi uwe e ji mara ya, lere anya n'igwe fọtọ wee kwupụta na "e nweghị ihe akaebe na ọgwụ mgbochi na-arụ ọrụ".
N'okwuchukwu ya ọ gbasara na YouTube n'onwa February, Oyakhilome kwuru na “a ghaalare onye…