Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Tinubu wepụrụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala

0 323

Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu na-ekwu na oge ịkwụ ụgwọ enyemaka na mmanụ ụgbọala abịala na njedebe.

Onye isi ala Tinubu n’okwu mmeghe ya na Eagle Square taa bu ụbọchị Mọnde ka ọ ṅụrụ iyi dịka onye isi ala Naijiria nke iri na isii kwuru: “Enye aka mmanụ ụgbọala agaala,” Mgbe ọ na-akpọ maka udo na ịdị n’otu, Prezidenti Tinubu kwuru: “Ka ụwa a dị, Naijiria ga-adị.”

“Nchịkọta m ga-achị gị n’aha gị, ọ bụghị ịchị gị, anyị nọ ebe a iji dozie ma gwọọ mba a.”

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.