A chọpụtala okporo ọzọ e si ezupu mmanụ agbidi na Naịjirịa
Ndị ọrụ nchekwa okporo mmanụ agbidi nke gọọmentị etiti hiwere achọpụtala ebe ọzọ e si ezupu mmanụ a dị n’Obodo Okuntu nke Delta Steetị na ngwụcha izuụka a.
Okporo mmanụ a dị inchisi isii ka a kwụnyere n’okporo mmanụ ukwu ụlọọrụ Shell a…