Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị dọkịnta Steeti Abia ekwuola na ha ga-ebido abụbọ ọrụ n’abalị asato nke Disemba

0 107

Otu jịkọrọ ndị dọkịnta bụ Nigerian Medical Association nke Steeti Abia ekwuola na ha ga-agba abụbọ ọrụ maka ụgwọ ọnwa iri abụọ na ise eji ndị otu ha na Steetia.

Ha mere ka amata nkea n’akwụkwọozi ha depụtara ka onyeisioche otu a bụ Abali Isaiah kwuru nke a ma sị na ọ bụ n’abalị asatọ nke ọnwa desemba ka abụbọ ọrụ ha ga-ebido.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.