Amilela ichikọ na igu vootu na Steeti Abia
Ichiko na igu vootu ebirila oku na ntuliaka nke ndi Gọvanọ na ndi omeiwu Steeti na Aba,nke Steeti Abia,mpaghara southeast nke ala Naijiria.
Ndi ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC,kwachpuru anya agu ka okwe siri gba na…