Take a fresh look at your lifestyle.

Nwaanyị abụrụla onyeisiala mba Peru

0 334

Mba Peru enwetala onyeisiala nwaanyị mbụ dịka a chụchara Pedro Castillo jibu okwa onyeisiala n’ọkwa ochichi ka ọ gbalichara ikposa ụlọomeiwu mba ahụ.

Dina Boluarte bụbụ Osote Onyeisiala tupu eduo ya n’iyi ọrụ na Lima ụbọchị Wenezde.

Ndị omeiwu gbakọrọ wepụ Castillo n’ọgbakọ ntụmadi ha kpokọbara dịka ọ chọọ ikposa ha.l

Boluarte, bụ onye ọkaiwu gbara afọ iri isii ga-achị mba ahụ rue ọnwa Julai afọ 2026 bụ oge ọchịchịụi Castillo kwesịrị ibi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *