Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmentị ebupụtala nri iji nyere ndị mmadụ aka

0 571

Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari enyela iwu ka e si n’ebe nchekwa nri gọọmentị bupụta nri kariri tọn puku iri na abụọ iji nyere ndị ọdachi ide mmiri a metụtara aka.

Ozi a si n’akara ‘Twitter’ nke ụlọọrụ onyeisiala

Ụlọọrụ onyeisiala na-ekwu na ngalaba ‘National Emergency Management Agency’ amalitelaarịị ikesa nri ndị a na steeti dị icheiche odachi ide mmiri meturu.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.