Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Onyeisiala Buhari ewepụtala ụdị NNPC ọhụrụ.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 476

Onyeisiala Buhari ewepụtala ụdị NNPC ọhụrụ.

Onyeisiala Muhammadu Buhari ewepụtala ụlọ ọrụ ọhụrụ nke Nigerian National Petroleum Company Limited (NNPC Limited).

O kwuru na nke a ga-enye aka welite ”energy” na Naijiria.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.