Take a fresh look at your lifestyle.

NMA na-agba ndị na-ahụ maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị ume ka ha dozie usoro ahụike Naijiria.

Kamila Bello dere ya na bekee.

0 379

NMA na-agba ndị na-ahụ maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị ume ka ha dozie usoro ahụike Naijiria.

Òtù na-ahụ maka Ọgwụ na Naijiria (NMA), agbaala ndị na-ahụ maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị na obodo a ha   ha kwụsị njem na mba

ọzọ maka inweta nchekwa

ahụike ma dozie usoro ahụike di mma na Naijiria.

NMA na-ekpekwa ekpere maka osote onye isi ala, Prof. Yemi Osinbajo  ka  ogbakee ngwa ngwa ma nweta   ahụike.

 

Ndị dọkịta Naịjirịa niile na-ekpe ekpere maka mgbake ya ngwa ngwa na zuru oke.

“NMA na-etokwa osote onye isi ala maka igosipụta ntụkwasị obi na dọkịta na usoro ahụike Naijiria.

Anyị ji n’aka na ọ masịrị ya. Anyị na-akpọku ndị nwe ụlọ ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị ọzọ na Nigeria ka ha ṅomie osote onye isi ala ma kwụsị njem  na mba ọzọ  ahụike.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *