Gọọmenti etiti akwadola nhọpụta Injinia Hassan Musa ka ọ bụrụ onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala Muhammadu Buhari n'ihe gbasara gburugburu ebe obibi na mgbanwe ihu igwe.…
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party, Alhaji Atiku Abubakar, ekwela nkwa inye ụmụnwaanyị na ndị ntorobịa pasentị iri anọ nke ọkwa ọkwa ọchịchị ya ma ọ bụrụ na a họpụta ya onye isi ala na ntuli aka izugbe nke 2023.…