Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari ekwela nkwa na ọ gaghị agbatị oge ọchịchị ya.

Timoty Choji depụtara ya na bekee.

0 387

Onyeisiala Buhari ekwela nkwa na ọ gaghị agbatị oge ọchịchị ya.

Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwela nkwa ọzọ na ọ ga-akwanyere  oge ndọtị ọchịchị n’iwu Naijiria ugwu site n’ịpụ n’ọchịchị oge kwesịrị ekwesị ma ọ bụ ma ya nọzuo,ghara ị gaba n’iru.

Onye isi ala Buhari kwere nkwa a na Tọzdee mgbe ya na Prime Minister nke Great Britain, Borris Johnson na-enwe nkwurịta okwu nke abụọ na njedebe nke 26th Commonwealth Heads of Government Meeting (CHOGM) na Kigali, Rwanda.

Onye isi ala Britain, jụrụ ma President Buhari ọ ga-azọ ọkwa ọzọ.

Buharị  gwara ya “ịzọ ọkwa ọzọ? Mba! Onye mbụ nwara ya akwụsịghị nke ọma.” (Ọchị izugbe).

N’ebe onye ndu ndị Indigenous People of Biafra (IPOB) amachibidoro iwu, bụ Nnamdi Kanu, na-ekweghị ka ọ hụ ndị ọka iwu ya na nzuzo, Onye isi ala Naijiria kagburu okwu mkparị dị otú ahụ, na-ekwu na “A na-enye onye ya ohere dika iwu siri kwuo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *