Onye na-azọ ọkwa Onyeisiala n'afo 2023 n'aha otu 'New Nigerian People's Party(NNPP) bụ Rabiu Kwankwaso ekwuola na ihe dị iche na pati ya na 'Labour Party' (LP) bụ na pati ya bụ nke Naijiria ebe nke labour bụ maka otu agbụrụ.
Kwankwaso…
Aka chịburu Anambra steeti ma bụrụkwa onye na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ewepụtela akwụkwọ ihe o bu n'obi ime ma o merie ya bụ ọkwa ọ na-azọ.
Nke a na-abịa dịka ọtụtụ katọrọla ndị Labour Party maka na…
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party, bụ Peter Obi, ekwela ndị na-eme ntuli aka ka ha hụ na ndị ọgaranya na ndị ogbenye nọ n'ala anyị nwere nha anya nha anya ma ọ bụrụ na e nye ha ntuli aka dịka onyeisiala n'afọ 2023.…
Aka na achi Steeti Kebbi mpaghara North-West ala Naijiria bụ, Atiku Bagudu ekposala ndi isi ọchichi Steeti Kebbi taa bụ abali asaa nke ọnwa Septemba afọ 2022.
Akụkọ a dina akwụkwọ nke ode akwọkwọ gọọmenti Steetia bụ, Babale Umar…
Ihe onyonyo na-efegharị na soshal midia ọkachasị na mpaghara West Afrịka na-egosi ebe Elon Musk bụ onyeisi ụlọọrụ SpaceX na Tesla Motors kwadoro Peter Obi ji ọkọlọtọ Labour Pati azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka afọ 2023.
O…