
Browsing Tag
ochichi
Amalitela ngagharịiwe n’Israel n’ihi ebubo ọchịchị aka ike Netanyahu
Ngagharịiwe kpụ ọkụ n'ọnụ na-aga n'ihu ugbua na mba Israel n'ihi mgbanwe nke aka na-achị mba ahụ bụ Praịm Mịnịsta Benjamin Netanyahu chọrọ itinye n'usoro ikpe na mba ahụ.
Ihe kpatara ngagharịiwe nke a bụ ọchụchụ Netanyahu chụrụ Mịnịsta…
Mahadum Don dọrọ ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị aka na ntị megide mkpọsa na nkewa.
Mahadum Don dọrọ ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị aka na ntị megide mkpọsa na nkewa.
Ihe ndị ọzọ Kwankwaso kwuru n’ọgbako na Chatham house
Onye na-azọ ọkwa Onyeisiala n'afo 2023 n'aha otu 'New Nigerian People's Party(NNPP) bụ Rabiu Kwankwaso ekwuola na ihe dị iche na pati ya na 'Labour Party' (LP) bụ na pati ya bụ nke Naijiria ebe nke labour bụ maka otu agbụrụ.
Kwankwaso…
Ihe ise dị n’ime ‘Manifesto’ ndị Labour Pati ji azọ ọkwa Onyeisiala na 2023
Aka chịburu Anambra steeti ma bụrụkwa onye na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ewepụtela akwụkwọ ihe o bu n'obi ime ma o merie ya bụ ọkwa ọ na-azọ.
Nke a na-abịa dịka ọtụtụ katọrọla ndị Labour Party maka na…
“Agaghị m agbado ọchịchị m n’ihe gbasara okpukperechi” – Tinubu.
"Agaghị m agbado ọchịchị m n'ihe gbasara okpukperechi" - Tinubu.
Onyeisiala kwuru na Naijiria na-agbasi mbọ ike ime ka usoro ochichi onye kwuo uche ya guzosie ike.
Onyeisiala kwuru na Naijiria na-agbasi mbọ ike ime ka usoro ochichi onye kwuo uche ya guzosie ike.
2023: Gọvanọ Akwa Ibom akpọọla oku votu maka ezi ndị ndu
Gọvanọ nke steeti Akwa Ibom, Obong Udom Emmanuel agwala ndị ntuli aka ka ha họpụta ezigbo ndị ndu na 2023 nwere ikike iji gboo ihe ịma aka Naijiria.…
Onye na azo okwa onyeisiala na Labour Party kwere nkwa nnochi anya nha anya
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party, bụ Peter Obi, ekwela ndị na-eme ntuli aka ka ha hụ na ndị ọgaranya na ndị ogbenye nọ n'ala anyị nwere nha anya nha anya ma ọ bụrụ na e nye ha ntuli aka dịka onyeisiala n'afọ 2023.…
Charles III, onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .
onye ọchịchị ọhụrụ nke Britain .