Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-azọ ọkwa ADC họpụtara onye na-eme ihe nkiri  na Naijiria bụ Tonto Dikeh.

Stephanie Simon depụtara ya na bekee.

0 428

Onye na-azọ ọkwa ADC họpụtara onye na-eme ihe nkiri  na Naijiria bụ Tonto Dikeh..

 

Onye na-azọ ọkwa  ļ bụ gọvanọọ nke ji okolata nke paati African Democratic Congress (ADC) na  Steeti Rivers bụ Maazị Tonte Ibraye, ahọpụtala onye na-eme ihe nkiri Naijiria bụ Tonto Dikeh dịka onye ga-eso ya na ntuliaka gọvanọ n’afọ 2023.

Onye na-eme ihe nkiri gara na ibe Instagram ya na Fraịde iji kwusaa ozi ọma yana keleekwa onye  otu ndoro-ndoro ADC maka ịhọrọ ya.

 

Onye na-eme ihe nkiri dị afọ 37 bụkwa onye na-agụ egwú, onye na-ede abụ na onye na-elekọta mmadụ. Na 27 Ọgọst 2000, Tonto Dikeh hiwere ntọala ya, Tonto Dikeh Foundation.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *