Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị nnọchi anya ga-enyocha nchịkwa “Ecological Fund” site na 2010 ruo Maachị 2022.

Gloria Essien depụtara nke a na bekee.

0 63

 

Ndị nnọchi anya ga-enyocha nchịkwa Ecological Fund site na 2010 ruo Maachị 2022.

 

Ụlọ ndị nnochite anya, enyela ndị kọmitii na-ahụ maka ebe obibi ego iwu ka ha nyochaa mkpokọta mkpokọta n’ime ego Ecological n’ime afọ iri na abụọ gara aga yana nyochaa  nkesa ego ahụ dịka ndokwa nke iwu siri dị.

Kọmiti a ga-enyochakwa ego a na-enye Ecological Fund n’ikwekọ n’usoro iwu 1999 sitere na 2010 ruo Maachị 2022.

Kọmiti a ga-eme mkparịta ụka ọha na eze na ndị niile ọ metụtara ya  etu esi were kesaa  “Ecological Fund” nye nkọwa n’ime izu isii (6) ka iwu nyochaa ahụ were gabakwa n’iru.

Leave A Reply

Your email address will not be published.