Take a fresh look at your lifestyle.

EFCC nwetara ego di N152bn, $386 million n’afo 2021

0 747

Ụlọ ọru Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwetara njeri naira otu nari iri ise na abụọ na ụma itolu [N152.09 billion] na $386.22 million dola n’afo 2021.

Mazi Wilson Uwujaren,onyeisi n’ahụ maka mgbasa ozi EFCC,mere ka amata nkea n’okwu ya na Port Harcourt,bụ isi obodo steeti Rivers n’ụbọchi Mọndee.

O kwuru na ụlọ ọrụ ha nwetara ego £1.182 million Pounds nakwa  1.723 million Saudi Riyal n’otu aka ahu.

Ego ndi ozo ha nwetara gunyere :€156,246 Euro, 1,900 South African Rand na 1,400 Canadian Dollar malite na onwa January ruo onwa Decemba 2021.

“Ego a gunyere ego igwe olara ohuru nke Bitcoin na 0.09012 Ethereum,” ka okwuru.

Uwujaren kwuru na isi ulo oru EFCC dina Abuja bun di kachasi nweta ego di N67,250 billion, $375.66 million dollars na £1.152 million pounds.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *