Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Maritime Agency na NDLEA akwadola inwe ezi nmekọrita

0 73

Ulo oru Nigerian Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) ekwekoritala inwe ezi nmekọrita  tọrọ-atọ iji ruo ọrụ ha nke ọma dika usoro iwu si kwado.

Onye Direkitọ-General nke NIMASA bụ, Dr Bashir Jamoh, nakwa onyeisioche/Chief Executive Officer nke NDLEA bụ, Brig. Gen. Buba Marwa (rtd.), kwuru nkea mgbe Jamoh zutere Marwa.

Ha kwetara na enwere agam n’ihu na agha ana ebu megide iṅu ọgwụike nakwa ihe ọjọọ ndi ọzọ,site na njiko aka ọnụ ụlọ ọrụ abụọ a.

Oge ha nwere nzukọ a ha kara maka inwe ezi nchekwa,nke ka nke bụ etu ha abụọ ga esi kwusi ibubata ọgwụike n’ala anyi site n’ọdụ mmiri.

Leave A Reply

Your email address will not be published.