Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Prezidenti Buhari n’enwe nzukọ ya na onye ndu APC na Abuja

0 58

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari n’ enwe nzukọ ugbu a yana onye ndu otu All Progressives Congress (APC)bụ, Bola Tinubu, na ogige Presidential Villa,dina  Abuja.

Tinubu wuchiri ogigea ka ọfọduru nkeji iri ka ọkụọ elekere anọ.

Onweghi onye emere ka ọmata ihe banyere  nzukọ a,ebe Tinubu emebeghi ka amata ebum n’obi ya banyere izọ ọkwa onyeisiala nke afọ 2023.

Leave A Reply

Your email address will not be published.