Tarị Naịra 3.3 Tinubu kwadoro maka ngalaba ọkụ latrik, ọ ga-eme ka ọkụ na-enwu oge niile?
Onyeisiala Bola Tinubu akwadola atụmatụ iji kwụchapụ ụgwọ niile e jikọrọ ngalaba na-ahụ maka ọkụ latrik, site n'ihe omume a kpọrọ Presidential Power Sector Financial Reforms Programme.
Ọ bụ ọnụ na-ekwuru onyeisiala bụ Bayo Onanuga…