Ụlọ ọrụ mgbochi ọgwụ ike ejidela onye isi obodo, ndị ọzọ maka ọgwụ opioid
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi ọgwụ ọjọọ na Naịjirịa bụ National Drugs Laws Enforcement Agency (NDLEA), anwụchiela onye isi obodo Gidan Abba dị n'okpuru ọchịchị Bodinga nke Sokoto steeti, Abubakar Ibrahim na mmadụ iri ndị ọzọ a na-enyo enyo na…