Akụkọ na ewuewu Ndị ntorobịa Naijiria bụ ihe kacha anyị mkpa- President Buhari CHIDI IGWE Dec 14, 2022 0 Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari kwuru na ndị ntorobịa Naijiria bụ nkwa ha maka ọdịnihu dị mma na idozi nsogbu ha bụ ihe gọọmentị kacha mkpa.…