Hajj 2023: Ndị Njem Ala Nsọ 272 Sitere Kwara Alachitela Naijirịa
Ndị njem ala nsọ dị narị abụọ na iri asaa na abụọ maka njem Hajj 2023 si Kwara Steeti , mgbago ugwu Naijiria abatala n'udo.
Ndị njem ahụ si n'ọdụ ụgbọ elu nke Jeddah pụọ na mgbede Tuzdee site na Air Peace wee rute n'ọdụ ụgbọ elu Murtala…