Browsing Category
Mba ụwa
FIFA World Cup: Onye ndu Naijiria jara ndị otu Morocco ike
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere ndị otu egwuregwu iko mba ụwa nke Morocco, Atlas Lions na onye na-achị obodo ahụ bụ Eze Mohammed nke Isii maka ịme akụkọ ihe mere eme site n'ịghọ ndị otu mbụ si n'otu mba Afrịka tozuru oke maka asọmpi iko…
Prezidenti Buhari Awuchiela United States nke America
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari awuchiela Washington DC maka ọgbakọ US-Africa Leaders Summit.
Ọwuchiri na ọdọ ụgbọelu Dulles international airport na isi ụtụtụ ụbọchi Mọnde.
Ọgbakọ a di oke mkpa nke onyeisiala mba US bụ,Prezidenti,…
Onyeisiala Buhari ga-aga nzukọ ndị isi US na Africa
Onye isi ala Muhammadu Buhari ga-aga ụbọchị ụka, Disemba 11, gawa Washington, USA isonyere ndị isi Africa ndị ọzọ na United States-Africa Leaders' Summit.…
International Press Institute Akpọọla Oku Ka Echekwaba Nnwere Onwe Nke Mgbasa Ozi.
International Press Institute (IPI) network zuru ụwa ọnụ akpọọla oku ka e mee ihe iji chekwaa nnwere onwe nke mgbasa ozi na nchekwa nke ndị nta akụkọ
IPI kpọrọ oku a n'ụbọchị ncheta International Human Rights nke afọ 2022 n'ime ịrị elu…
VP Osinbajo ga-aga nzukọ ahịa Carbon Africa na New York
Osote onye isi ala Naijiria, Prọfesọ Yemi Osinbajo ga-ekwu okwu isi okwu na nzuko dị elu nke Rockefeller Foundation kwadoro na New York, na nnukwu nkwado maka ego na nkwado teknụzụ maka Atụmatụ Ntugharị Energy Nigeria.…
UNICEF na gọọmentị Anambra na-arụkọ ọrụ iji zụọ ndị ọrụ ahụike
Kọmishọna na-ahụ maka ahụike na steeti Anambra, Dọkịnta Afam Obidike arịọla ka e were oxygen na-ahụ maka ahụike mee ihe n'ụzọ kwesịrị ekwesị iji gbochie ya ịghọ nsị na-abaghị uru nye ahụ.…
Nwaanyị abụrụla onyeisiala mba Peru
Mba Peru enwetala onyeisiala nwaanyị mbụ dịka a chụchara Pedro Castillo jibu okwa onyeisiala n'ọkwa ochichi ka ọ gbalichara ikposa ụlọomeiwu mba ahụ.
Dina Boluarte bụbụ Osote Onyeisiala tupu eduo ya n'iyi ọrụ na Lima ụbọchị Wenezde.…
Ụmụ nwanyị UN na-emekọ ihe na omenala, ndị ndú okpukpe iji kpochapụ GBV
Ụmụ nwanyị UN na ndị isi ọdịnala na okpukpere chi na Naijiria na-emekọ ihe n'iwu omenala na nke nkịtị iji kwụsị ime ihe ike dabere na okike. Ndị mmekọ a agbakọtala n'Abuja maka ọmụmụ ihe ọmụmụ ụbọchị abụọ na-akwalite ihe ọmụma iji…
Prezidenti Buhari eruola uju maka onwu aka chiburu mba Chaina
Onyeisiala bu, Muhammadu Buhari kwuru na onwu onye nd mba Chinese nke Communist Partybu, Jiang Zemin “anapula mba ahu otu ezi onye ndu.”
Mazi Zemin nwuru ka ogbara afo iri itolu na isii, ka Prezidenti Buhari kowari dika onye gbara mbo…
Osote onyeisiala Yemi Osinbajo agaala njem ọrụ na Canada.
Nke a bụ oge izizi onye nọ ọkwa ya maọbụ nke onyeisiala na-aga obodo ahụ kamgbe 2000, bụ oge Olusegun Obasanjo gara ebe ahụ.
Osinbajo na Freeland, bụ osote Praịm Mịnịsta Canada, na ndị ọrụ gọọmentị etiti obodo ahụ ga-enwe nzukọ puru…