Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari awuchiela Washington DC maka ọgbakọ US-Africa Leaders Summit.
Ọwuchiri na ọdọ ụgbọelu Dulles international airport na isi ụtụtụ ụbọchi Mọnde.
Ọgbakọ a di oke mkpa nke onyeisiala mba US bụ,Prezidenti, Joe Biden, elewere anya inweta ezi nmekorita na etiti mba US na mba Afrika nakwa imekwu ka ọchichi onyekwucheya na mpaghara.
Prezidenti Buhari ka ndi ala Naijiria nabatara na US.
Na ogea ono na mba US, O ga esonyere na ogbako US-Africa Leaders Summit malite na abali iri na ato ruo abalui iri na ise nke onwa Decemba.
Leave a Reply