Browsing Category
Mba ụwa
Oke mmiri ozuzo egbuola ọtụtụ mmadụ na mba Brazil
Ndị ọchịchị Steeti São Paulo nke mba Brazil ekwupụtala na mmadụ iri ato na isii lara mmụọ n'ụbọchị Sọnde n'ihi oke mmiri ozuzo nke butere ideimmiri nakwa mbuze na mpaghara ahụ.
Ihe onyonyo gosiri etu ideimmiri si jupụta n'okirikiri ebe…
China kwuputara nnukwu mmeri megide COVID-19.
China kwuputara nnukwu mmeri megide COVID-19.
Ọtụtụ mmadu anwụọla n’ala ọmajijiji malitere na Turkey
Ala ọmajijiji nke ukwu dakwasiri ọwụwa anyanwụ mba Turkey n'ụzụ ụtụtụ ụbọchi Monde ma gbuo ihe karịrị mmadụ narị ise ebe ndị ọzọ ọzọ ka tọrọ atọ n'okpuru ụlọ ndị dara ada.
Ngalaba mba US na-enyocha ụdịrị ihe a mere kwuru na ala ọmajijiji…
Tems emeriela nturuugo Grammy nke mbụ ya
Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka TemsImage caption: Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka Tems
Otiegwu Naịjirịa a ma dịka Tems eritela nturuugo Grammy nke mbụ ya.
Ezigbo aha Tems bụ Temilade Openiyi.
Grammy bụ nturuugo…
Iran Protest: Ayatollah, onye ọchịchị Iran agbagharala ọtụtụ ndị nọ na nga
Ụlọikpe kachasí nke mba Iran agbaharala ihe ruru puku pụrụ puku ndị nọ na nga nke gụnyere ndị e boro ebubo megide gọọmentị mba ahụ.
Kama mgbasaozi nke mba ahụ kwuru na ya bụ mgbaghara nke Ayatollah Ali Khamenei nyere ndị a nwere ihe so…
Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Xi Jinping ozi ekele.
Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Xi Jinping ozi ekele.
Iwobi agaghi agbanwu boolu izu atọ maka mmerụ ahụ
Everton ekwenyela na Alex Iwobi agaghị eme egwuregwu n'ime izu atọ na-abịa mgbe ọ merụrụ ahụ akwara n'oge mmeri FA Cup na Manchester United.…
Ihe atọ dị mere akwamozu Benedict XVI ji bụrụ ọpụrụiche n’ụka Katọlịk nke ụwa
Puku kwuru puku ndị mmadụ apụtala maka ịkwanyere onye bụbu Poopụ bụ Benedict XVI ugwu ikpeazụ na Vatican
Akwamozu onye bụbu poopu bụ Benedict XVI bụ ihe na-emetụbeghị n'ogologo oge n'ụka Katọlịk nke ụwa bụ na nke a ga-abụ oge mbụ otu…
Naijiria na-achọ mmekọ ụlọ akụ ụwa na Digital Economy
Gọọmenti Naijiria na-achọ nkwado nke World Bank, Google na Space Exploration Technologies Corporation (Space X) na mmejuputa iwu nke National Digital Economy Policy and Strategy (NDEPS). N'ịgbaso nke a, Minista Nkwukọrịta Ozi na Digital…
Joshua ga-ezute Wilder ihu n’afo 2023
Onye bụbu onye mmeri WBC dị arọ bụ Deontay Wilder na-eme atụmatụ ihu ndị ọkaibe abụọ jikọtara ọnụ ka ọ na-alaghachi n'asọmpi ụwa ọzọ ka Anthony Joshua kwụsiri ike n'anya ya.…