Browsing Category
Omenala
Ifeanyi Alumona bụ onyeisi ojii mbụ ritere ntụrụugo AFS
Ifeanyị Alumona bụ onyeisiojii mbụ ritere ntụrụugo nke AFS Award for Young Global Citizens.
Alumona bụ onye Afrika mbụ ritere nke a kamgbe afọ 1914.
Alụmona onye Enugwu steeti nke dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naijirịa kwuru na ọ bụ…
Onye ndu ikpeazu Soviet Union Mikhail Gorbachev alaala mmụọ
Mikhail Gorbachev, onye ndu Soviet Union ikpeazu alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ iri itolu na otu.
Gorbachev, bụ onye biri agha uche Soviet Union na mba ndị si Ọdịda Anyanwu Yurop buru onwe ha ọtụtụ afọ .
Gorbachev weghara ọchịchị n'afọ…
Ihe ndị uweojii kwuru maka mmadụ atọ a gbagburu n’Steeti Ebonyi
Ndị uweojii Ebonyi steeti agbaala ama na etu ndị ojiegbe si wụbaa otu ụlọ ndịna na steeti ahụ gbagbuo mmadụ atọ n’ebe ahụ.
Akụkọ si Ebonyi steeti pụta na na nsonso a kọwara na ndị ojiegbe wakporo otu ụlọ ndịna n’Ebonyi steeti gbagbuo…
Elon Musk ọ kwadoro Peter Obi? Lee nke bụ eziokwu
Ihe onyonyo na-efegharị na soshal midia ọkachasị na mpaghara West Afrịka na-egosi ebe Elon Musk bụ onyeisi ụlọọrụ SpaceX na Tesla Motors kwadoro Peter Obi ji ọkọlọtọ Labour Pati azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka afọ 2023.
O…
Etu nsogbu si n’etiti Ann Agom-Eze na Umahi
Ann Agom Eze, bụ onye na-azọ ikike ife ọkọlọtọ APC iji nọchite Ebonyi South n'Ụlọomeiwu Ukwu Naijiria, akọwaala ihe na-esere ya na Gọvanọ steeti ahụ bụ Dave Umahi n'ihi okwu ndọrọndọrọ ahụ.
Oriaku Agom Eze kwuru na ọ bụ ya ka o rutere…
Ndi uweojii atọhapụla Felicia Ejezie
Akụkọ na-eru anyị ntị na-ekwu na a tọhapụla Felicia Ukamaka Ejezie, bụ onye a ma ama dịka 'Mama Biafra'.
Ndị uweojii nzuzo nwụchiburu Mama Biafra n'ụbọchị Wenezde abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọktoba afọ 2018, maka ebubo na ọ na-ere…
Ụlọ ahia dara na Kubwa dị n’Abuja
Ndị bi na mpaghara Kubwa nke nọ n'isi obodo Naijirịa bụ Abuja nọ n'uju dịka ụlọ ahịa nke dị n'Aso Savings dara.
Dịka o siri dị, naanị otu onye nwụrụla na ya bụ ọdachi ebe a ka na-achọ otu onye ọzọ achọ.
Mmadụ ise ọzọ bụ ndị eburula…
Onyeisiala Buhari ekelere Sultan Abubakar n’afọ iri isii na isii
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari ezipụla ozi ekele nye Sultan nke Sokoto bụ , Muhammadu Sa'ad Abubakar III,na mmemme ncheta ụbọchị ọmụmụ dika ogbara afo iri isii na isii, nke dabara n’abali iri abụọ na anọ nke ọnwa Ọgọstu afọ, 2022.…
Ihe EFCC boro Cubuna Prime Minister
A ma Lucky Uchechukwu Ndukwe dịka Cubana Prime Minister bụ onye ọrụ ebe oringo
Akụkọ ọhụrụ apụtala n’isi nwaamadị Lucky Uchechukwu Ndukwe, onye e ji Cubana Prime Minister mara, bụ otu n’ime ndị nlekọta ụlọọrụ Cubana Group.
Nwa amadị a…
Ọrịa glaucoma bụ ihe mere ka m kpuo isi – Fabian Adibe
Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood.
O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o so n'ejije "Things Fall Apart" nke wuru ewu na Naijiria na ngwụcha afọ 1980 ga banye mmalite 1990 ga.
Adibe bụkwa ọkaibe…