Browsing Category
Isiokwu
Naijiria bịanyere aka na Saudi Arabia nkwekọrịta Hajj 2024
National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Saudi Ministry of Hajj and Umrah ebinyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta iji kwado mmemme Hajj nke afọ 2024 na-enweghị nkebi.
Ememe mbinye aka a nke mere na Jeddah nwere ndị nnọchi anya ndị isi…
Sinetọ Anambra na-ekesara ihe nrite uru nye ọtụtụ mmadu
Onye otu na-anọchite anya Anambra North n'ụlọ omebe iwu nke elu, Sinetọ Tony Nwoye, emechiela nhazi maka ikesa ihe enyemaka ruru nde naịra nye ihe karịrị puku iri na abụọ ga-erite uru.
A họpụtara ndị ga-erite uru site na mpaghara dị iche…
Minista na-ahụ maka ọdịmma mmadụ bịarutere n’isi ụlọọrụ EFCC
Onye bụbu Mịnịsta na-ahụ maka ọdịmma mmadụ, njikwa ọdachi na mmekọrịta ọha na eze nke Naijiria, Sadiya Umar-Farouq, erutela n'isi ụlọ ọrụ nke Economic and Financial Crimes Commission EFCC iji sọpụrụ oku nke ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi.…
Prezident Tinubu na-eru uju onye bụbu onye nkuzi Eagles.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu eruola uju maka ọnwụ Sebastian Brodericks-Imaseun, onye bụbu onye nkuzi ndị otu egwuregwu Nigeria U-17, na-akọwa ya dị ka ezigbo dike Naijiria.
N'ozi nke ọnụ na-ekwuru Onyeisiala, Ajuri Ngelale binyere aka,…
Mịnịstrị Ọrụ Ụzọ Ga-Enyocha Nkwekọrịta Ọrụ Ha Na Ngalaba Nkeonwe
Minista na-ahụ maka ọrụ na Naijiria, Sinetọ David Umahi kwuru na Ministri ya ga-enyocha nkwekọrịta ọrụ niile nke Mịnịstrị ahụ na ụlọ ọrụ nkeonwe mere n'okpuru Highway Development and Management Initiative, HDMI na njedebe nke Jenụwarị.…
Gọọmentị Naịjirịa Akwadola Ụgbọ Elu Maka Ndị Njem Hajj Nke Afọ 2024
Gọọmenti Naijiria enyela ụlọ ọrụ ụgbọ elu atọ ikike ka ha bụrụ ndị njem pụrụiche maka njem Hajj nke afọ 2024, nke a na-atụ anya na ọ ga-amalite na Fraịde, abalị iri na anọ nke ọnwa Juun wee gaa n'ihu ruo Wenezde, abalị iri na itoolu nke…
Enweghị Mmụba N’Ọnụ Ahịa PMS – NNPC Ltd
Ụlọ ọrụ Nigerian National Petroleum Company (NNPC) Limited emeela ụmụ amaala Naijiria obi ike na ọnweghị mmụba dị nso na ọnụ ahịa Premium Motor Spirit (PMS), nke a na-akpọkarị petrol na mba ahụ.
Na nkwupụta nke NNPC Ltd Chief Corporate…
Mọnde, ụbọchị mbu nke Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed ga-agwa ndị Naijiria okwu.
Mọnde, ụbọchị mbu nke Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed ga-agwa ndị Naijiria okwu.
Ọnwụ Gọvanọ Akeredolu Siri Ike Ịnabata – Mịnịsta Ime Obodo
Mịnịsta na-ahụ maka ime ime obodo, Dọkịnta Olubunmi Tunji-Ojo, eruola uju maka ọnwụ Gọvanọ Ondo steeti, Arakunrin Oluwarotimi Akeredolu, bụ Senior Advocate of Nigeria (SAN), na-akọwa ọnwụ ya dị ka ihe siri ike ịnabata.
Gọọmenti Ondo…
Gọọmenti Naijiria Etiela Steeti Plateau Aka N’Obi
Gọọmenti Naijiria akasiela ndị obodo Plateau steeti obi maka mwakpo obi ọjọọ nke tara isi ọtụtụ mmadụ na mpaghara Bokkos na Barkin-Ladi dị na steeti ahụ.
Dị ka akwụkwọ akụkọ obodo ahụ si kwuo, ndị ji egbe wakporo ọtụtụ obodo dị n'ime ime…