Take a fresh look at your lifestyle.

Mọnde, ụbọchị mbu nke  Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed  ga-agwa ndị Naijiria okwu.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 368

Na Mọnde, ụbọchị mbu nke  Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed  ga-agwa ndị Naijiria okwu na mgbasa ozi ụbọchị afọ ọhụrụ nke a.

Nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere Onye isi ala, Ajuri Ngelale, kwuru na onye isi ala ga-agwa Naijiria okwu n’elekere 7:00 nke ụtụtụ.                             A na-agwa igwe onyonyo, ụlọ ọrụ redio na ụlọ ọrụ mgbasa ozi eletrọnịkị ndị ọzọ ka ha jikọọ aka na ọrụ netwọkụ nke Nigerian Television Authority na Federal Radio Corporation of Nigeria maka mgbasa ozi ,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *