Browsing Category
Afịrịka
Onyeisiala Buhari ga-aga nzukọ ndị isi US na Africa
Onye isi ala Muhammadu Buhari ga-aga ụbọchị ụka, Disemba 11, gawa Washington, USA isonyere ndị isi Africa ndị ọzọ na United States-Africa Leaders' Summit.…
Guinea Bissau ga-enye onyeisiala Naijiria Nkwanye Ugwu
Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari bụ onye a ga-anọ na mba Giunea Bissau na Wenezde kwanyere ugwu kacha elu nke mba ahụ maka nkwado ọ na-enye maka nkwụdosi ike ndọrọndọrọ ọchịchị nke mba ahụ.
Onyeisiala Buhari ga-aza ọkpụkpọ oku nke…
Mgbakọ ECOWAS: Naijiria na-achọ ka emekọrịta mgbanwe
Onye isi ala Muhammadu Buhari akpọkuola ndị otu njikwa ọhụrụ na ECOWAS Commission nke Dr Omar Alieu Toure na-edu ka ha mechaa nyocha na imekọrịta mgbanwe na-aga n'ihu iji wusie òtù mpaghara ike ike. Onyeisiala Buhari kwuru nke a n'ụbọchị…
Ndị ndu Afrịka kwuwapụtala nkwụsị ogu na DR Congo.
Ndị ndu Afrịka kwuwapụtala nkwụsị ogu na DR Congo.
Onyeisiala Buhari Ga-Aga Nzukọ AU Na Niger Republic
Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari ga-anọ n'ụbọchị Tọzdee, Nọvemba 24, 2022 mee njem gọọmentị na Niamey, Rịpọblik nke Niger iji gaa ọgbakọ otu mba Afrịka na-ahụ maka nrụpụta ọrụ na mgbanwe akụ na ụba, yana nnọkọ pụrụiche n'azụmahịa mba…
South Africa nwụchiri onye Israel bu ajọ ekperima gbafuru agbafu.
South Africa nwụchiri onye Israel bu ajọ ekperima gbafuru agbafu.
Ndị Uganda nọ n’Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.
Ndị Uganda nọ n'Australia na-amalite ụlọ akwụkwọ asụsụ ha.
COP27: UN adọọla aka na ntị maka ajọ mgbanwe eligwe dịka ọgbakọ ha na-amalita n’Ijipt
Odeakwụkwọ ugwu nke ọgbakọ United Nations adọọla aka na ntị maka ajọ mgbanwe eligwe chere ụwa n'ihu ugbua nke ọ sị na-akawanye njọ.
Antonio Guterres dọrọ ka na ntị a n'ọgbakọ COP27 malitere na Ijipt bụ ụka nke ndị isiala mba dị otu narị…
Mmadụ iri na itolu anwụọla ka ụgbọelu dara n’ike na Tanzania
Ụgbọelu mba Tanzania bu ndị njem adaala n'ike danye na mmiri Lake Victoria, dị n'obodo Bukoba, gbuo opekata mpe mmadụ iri na itolu n'ụbọchịụka.
N'ime mmadụ iri anọ na atọ nọ n'ụgbọelu ahụ, mmadụ iri abuo na anọ ka azọpụtara na ndụ, dịka…
‘Ethiopia: Ndị bi na Tigrayan nabatara nkwekọrịta udo.
'Ethiopia: Ndị bi na Tigrayan nabatara nkwekọrịta udo.