Browsing Category
Afịrịka
Algeria 2023: Naijiria, ndị ọzọ ga-amata ndị iro otu
A ga-eme mmemme n'afọ a maka iko mba Afrịka nke U17 na Cercle Nationale d'Armee na Algiers, isi obodo Algeria. Naijiria na-achị ụwa ugboro ise bụ otu n'ime mba iri na abụọ aha ha…
Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa maka mmanu agbadi na Tanzania.
Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa maka mmanu agbadi na Tanzania.
Ụbọchị Shippers Council Naijiria ga-abu na Lagos
Otu Union of African Shippers’ Council (UASC) na Nigerian Shipper’s Council (NSC) ga-eme ụbọchị ndị na-ebu ụgbọ mmiri ụbọchị atọ malite abali iri na isii ruo abali iri na asato nke onwa Jenụwarị.…
Senegal etinyela iru uju abalị atọ n’ihi ihe mberede
Onyeisiala mba Senegal etinyela iru uju abalị atọ n'ihi ihe mberede nke tara isi mmadu iri ano,ma meruo otutu mmadu ahu.
Ihe ruru mmadụ iri ano allala mmụọ dịka ụgbọala bụs abụọ takọtara isi na mba Senegal.
Nnyocha ndị ọrụ nchekwa…
Ndị ngagharị iwe Sudan laghachiri n’okporo ụzọ
Na mba Sudan, ọtụtụ narị ndị ngagharị iwe gara n'okporo ụzọ isi obodo, Khartoum, na Tọzdee, na-arịọ ndị ọchịchị mba ahụ ka ha hapụ ọchịchị. Ndị ngagharị iwe ahụ jụkwara nkwekọrịta ha mere izu ole na ole gara aga maka iji nwayọọ nye…
Mgbakọ ndị isi US-Africa: Prezidenti Buhari laghachiri Abuja
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari laghachiri n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Amerịka na mba Afrịka. Onye isi ala Buhari, bụ onye metụrụ aka na nku onye isi ala nke ọdụ ụgbọ…
Naijiria na mba Rwanda bịanyere aka na NASA Artemis Accord
Naijiria na Rwanda abanyela aka na National Aeronautics and Space Administration, NASA, Artemis Accord ịghọ mba mbụ na nke abụọ n'Africa ime ya. Emere nke a n'oge US-Africa Space Forum n'akụkụ akụkụ nke US-Africa Leaders Summit na…
Cyril Ramaphosa agbalahụla nchụpụ n’ọkwa ya na Saụt Afrịka
Ndị ụlọ omeiwu mba Saụt Afrịka nọ n’ọgbakọ ha pụrụiche taa bụ Tuzde tụọ vootu ma jụ usoro mmalite nchụpụ onyeisiala Cyril Ramaphosa na ọkwa onye.
E boro Ramaphosa ebubo ikpuchi izufu nnukwu ego e chee na e zuru ezu gaa mba ofesi site…
FIFA World Cup: Onye ndu Naijiria jara ndị otu Morocco ike
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere ndị otu egwuregwu iko mba ụwa nke Morocco, Atlas Lions na onye na-achị obodo ahụ bụ Eze Mohammed nke Isii maka ịme akụkọ ihe mere eme site n'ịghọ ndị otu mbụ si n'otu mba Afrịka tozuru oke maka asọmpi iko…
Prezidenti Buhari Awuchiela United States nke America
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari awuchiela Washington DC maka ọgbakọ US-Africa Leaders Summit.
Ọwuchiri na ọdọ ụgbọelu Dulles international airport na isi ụtụtụ ụbọchi Mọnde.
Ọgbakọ a di oke mkpa nke onyeisiala mba US bụ,Prezidenti,…