Inec awụchịela n’ọgbọ ntuliaka a na-atụ anya na Atiku Abubakar ga-atụ vootu
Ọgbọ ntuliaka Ajiya iri na abụọ dị na Gwadabawa Wọọd, nke Yola Nọt, Adamawa steeti.Image caption: Ọgbọ ntuliaka Ajiya iri na abụọ dị na Gwadabawa Wọọd, nke Yola Nọt, Adamawa steeti.
Ndị ụlọọrụ Inec eburula nkụrụngwa ha wụchie n’ọgbo…