Lee ndị ọkaikpe nọn’isi ikpe ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa n’ụlọikpe mkpegharị
Ikpe gbasara onye meriri ntuliaka ọkwa onyeisiala e mere na Naịjirịa n'abali iri abuo na ise nke ọnwa Febrụwarị afọ a na-aga n'ihu ugbua n'ụlọ ikpe mkpegharị Naịjirịa.
Ya bụ ikpe amalitelarị ma na-aga n'ihu ugbua dịka ndị ọkaikpe ise nọ…