‘Aga m eso ndị ọkaiwu anyị gaa ụlọikpe taa’ – Peter Obi
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwuola na ya ga-eso ndị ọkaiwu ya gaa ụlọikpe taa gbasara mkpesa ha na-eme maka nrụrụaka ha sị mere na ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'abali iri abụọ na ise nke onwa…