Browsing Category
Nka na Ụzụ
Etu AI ga-esi metụta gị n’ụlọọrụ gị n’afọ a.
Etu AI ga-esi metụta gị n'ụlọọrụ gị n'afọ a.
Ulọikpe amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ maka ịwakpo nwata akwụkwọ mahadum na Naịjirịa
Otu ụlọikpe ukwu dị n’Ilorin, Kwara Steeti, amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ dịka e kpebiri na ha wakporo nwata akwụkwọ aha ya bụ Blessing Omowumi n’ike ma mechaa gbuo ya.
Ọkaikpe Yusuf Adebayo nyere mkpebi a n’ụbọchị Tuzde n’ebubo e boro ụmụ…
Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ – Chuks Ekwueme
Humanoid Robot: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme
Omeife bụ rọbọtụ a rụrụ nwere ọgụgụ isi etu mmadụ sịrị nwee nke a na-akpọ Humanoid n'asụsụ bekee.
Ọ na-asụ asụsụ dị iche iche nke gụnyere English,…
Naijiria Ga-ekpughe Robot Mbụ N’Afrịka
Naijiria ga-ekpughe Robot mbụ n'Afrịka nke aha ya bụ Omeife.
Ihe mkpughe a ga-ewere ọnọdụ na Fraịde abalị abụọ nke ọnwa Disemba 2022 n'Abuja, isi obodo Naijiria.
Robot ahụ nke ogologo ya dị 6-feet bụ ihe yiri mmadụ ma na-asụ asụsụ dị…
Mgbanwe dijitalụ ga-akwalite uto akụ na ụba Africa – ndị minista IT.
Mgbanwe dijitalụ ga-akwalite uto akụ na ụba Africa - ndị minista IT.
Onyeisiala Buhari si United Kingdom lọta Abuja
Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari esila United Kingdom lọta Abuja ebe ọ gara maka nyocha ahụike. Onye ndu Naijiria, onye meturu aka na nku onye isi ala nke ọdụ…
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Ihe ohuru nke teknụzụ ga-aga n’ihu na-ebute mgbanwe – Ọkachamara.
Ihe ohuru nke teknụzụ ga-aga n'ihu na-ebute mgbanwe - Ọkachamara.
EXPO nka na ụzụ ga-eduzi aku na uba Naijiria n’afọ 2030.
EXPO nka na ụzụ ga-eduzi aku na uba Naijiria n'afọ 2030.