Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
BBC/Hauwa Abubakar.
Elon Musk azụrụla Twitter, ma gbara ndi isi ọrụ bụ ndi bụ isi ahụrụ kwaba okpu ụgbọ nwamkpi.
Elon Musk, akwụọla $44bn ma weghara Twitter,dika mgbasa ozi US kwuru.
Mazị Musk kwuru na ngala twitter nke ya si “atọhapụgọ nnụnụ ” .O bu maka akara Twitter ka ọ na-ekwu.
Ka ọ dị ugbu a, ọtụtụ ndị isi ọrụ, gụnyere onye isi Twitter, Parag Agrawal, ka Musk chụrụ n’ọrụ.
Leave a Reply