Take a fresh look at your lifestyle.

EXPO nka na ụzụ ga-eduzi aku na uba  Naijiria n’afọ 2030.

Hadiza Ndadama, Abuja dere ya na bekee.

0 634

EXPO nka na ụzụ ga-eduzi aku na uba  Naijiria n’afọ 2030.

 

Teknụzụ Sayensị nke afọ 2023 na ihe ọhụrụ STI Expo nke  a ga-eme site na 16th ruo 20th nke Jenụwarị 2023 ga-ewelite Naijiria elu n’ụwa n’afọ 2030.

Mịnịsta na-ahụ maka nkà na ụzụ sayensị na ihe ọhụrụ, Dr Adeleke Mamora mere ka a mara nke a n’oge nzukọ ndị dị oke mkpa na-enwe maka imeghe kọmitii atụmatụ nke STI 2023 Expo na Abuja, isi obodo Naijiria.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.