Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Gọvanọ steeti Yobe, Buni kelere Tinubu, Kashim
Gọvanọ Yobe steeti Mai Mala Buni, kelere onye isi ala Naijiria bụ Asiwaju Bola Ahmed Tinubu na osote onye isi oche Sen. Kashim Shettima, maka mmeri ha na ntuli aka.…
Onye isi oche Sineti kelere Onye isi ala-ahọpụtara Tinubu, APC
Onyeisi ụlọ omebe iwu Sineti, Ahmad Lawan kelere onye isi ala a họpụtara ahọpụta, Sen. Bola Tinubu na osote onye isi oche a họpụtara ahọpụta, Sen. Kashim Shettima maka mmeri ha meriri na ntuliaka.…
Tinubu emeriela ntuliaka onyeisiala Naịjirịa 2023
Inec kpọpụtara Tinubu dịka onye meriri ntuliaka 2023 n'isi ụtụtụ ụbọchị Wenezde
Ngalaba nhazi ntuliaka na naịjirịa bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) akpọpụtala Bola Ahmed Tinubu dịka onye meriri ntuliaka Onyeisiala…
INEC ekwupụtala Tinubu meriri na ntuliaka onyeisiala Naịjirịa
Ụlọọrụ Independent National Electoral Commission, INEC ekwupụtala Bola Ahmed Tinubu dịka onye meriri na ntuliaka onyeisiala nke afọ 2023 mere na Satọde abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Febụwarị.…
Ntuli aka n’udo: Onye n’azọ ọkwa Gọvanọ kelere ndị ntuli aka Kaduna
Onye nzo ọkwa gọvanọ nke Steeti Kaduna na okpuru People's Democratic Party, PDP, Isa Ashiru kelere ndị bi na omume udo nke abali iri abụọ na ise nke ọnwa Febuwari,na ntuliaka onyeisiala na nke ndi omeiwu.…
‘Anaghị m emekwa, a na-eyi ndụ m egwu’ – Onyeisi ngụkọ ntuliaka Rivers Steeti
Onyeisi ngụkọ mpụtara ntuliaka onyeisiala na Rivers Steeti bụ Charles Teddy Adias ekwuola na ya agaghị arụkwa ọrụ ahụ n'ihi na a na-eyi ndụ ya na nke ezinụlọ ya egwu.
Adias kwuru nke a n'ụtụtụ taa bụ Tuzde n'ebe a na-agụkọ ntuliaka na…
‘I burula aghụghọ agụghọ gị bịa ọzọ’… Ihe APC sara Obasanjo
Otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress ekwuola na aka chịburu Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo bụ onye aghụghọ na onye ihu abụọ maka ịkpọ oku ka a kwụsị ngụkọ mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala nke na-aga n'ihu ugbua n'Abuja n'ihi ebubo…
Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka sineti Abia North
Aka chịburu Abia Steeti bụ Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka ịga n'ihu na-anọchite anya mpaghara Abia North n'ụlọ omeiwu ukwu Naịjirịa.
Kalu onye nọ na pati 'All Progressives Congress' nwetara vootu 30,805 iji merie Nnamdi Iroh nke Labour…
INEC kwụsịtụrụ ịmegharị ntuliaka na okpuru ochichi asaa dị na Abia steeti
Akwụsịla ntuliaka onyeisiala na ụlọ ọgbakọ omebe iwu mba ọzọ n'ime ọchịchị ime obodo asaa n'ime 17 dị na Abia steeti ruo mgbe ọkwa ọzọ. Ebe ihe metụtara bụ; Aba North, Aba South, Arochukwu, Obingwa, Osisioma, Ohafia na…
“Dọọ Inec aka na ntị” – NLC gwara Buhari
Otu jikọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ 'Nigeria Labour Congress' (NLC) ekwupụtala mgbagwoju anya ha n'etu ngụkọ ntuliaka si aga, ma kwukwaa na ụjọ na-atụ ha maka ọgbaaghara ya bụ ihe nwere ike ibute na Naịjirịa.
Onyeisi NLC bụ Joe Ajaero…