Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Taa ka ụlọikpe mkpesa ga-ekpebi ikpe gbasara ihichapụ BVAS maka ntuliaka Maachị 11
Ụlọikpe mkpesa dị n'Abuja ga-anọ taa bụ Wenezde kpebie ma ha a ga-enye ụlọọrụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ikike ịga n'ihu hichapụ ihe niile dị n'igwe Bimodal Voter Accreditation System, iji were ya rụọ ọrụ n'ụbọchị…
‘Aga m eso ndị ọkaiwu anyị gaa ụlọikpe taa’ – Peter Obi
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwuola na ya ga-eso ndị ọkaiwu ya gaa ụlọikpe taa gbasara mkpesa ha na-eme maka nrụrụaka ha sị mere na ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'abali iri abụọ na ise nke onwa…
Tinubu na-achọ ka ụlọikpe nye ya ohere inyocha ihe ndị e ji mee ntuliaka ọkwa onyeisiala 2023
Onye a họpụtara ịchị Naịjirịa bụ BolaTinubu amalitela ịchọ ka Ụlọikpe Mkpegharị nye iwu ha ọ nweta ikike ịhụ ngwaọrụ ndị Independent National Electoral Commission (Inec) ji mee ntuliaka nke abali iri abuo na ise n’ọnwa Febrụwarị, 2023.…
Onye na azọ ọkwa Gọvanọ na PDP agwala ụmụ amaala ka ha jee votu na Kaduna
Honorebu.Isa Ashiru kpokuru ndi mmadu ka ha kwadebe ma puta tuo votu n’abali iri na otu nke onwa Febuwari,na agbanyeghi nsogbu obula. Dị ka ya si kwuo, ọ bụrụ na ndị bi na ndị bi na ha ga-enwe ike inweta maduna obodo ndị nwere…
BVAS, IReV ga-arụrịrị ọrụ na ntuliaka ọkwa gọvanọ – Inec
Ngalaba nhazi ntuliaka na Naịjirịa bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ekwela nkwa na ọdachi niile e nwere na ntuliaka onyeisiala n'abali iri abuo na ise nke ọnwa Febrụwarị agaghị adịkwa na ntuliaka nke ọkwa Gọvanọ a…
Ntụliaka onyeisiala Naịjirịa ejughị ndị mmadụ afọ – Onye Nnọchiteanya Amerịka
Onye nnọchiteanya mba Amerịka na Naịjirịa bụ Mary Beth Leonard ekwuola na mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa emere ejughị ọtụtụ ụmụafọ Naịjirịa afọ.
N'akwụkwọ ozi ọ depụtara ka Leonard kwuru sị, " O doro mmadụ niile anya na ntụliaka…
Uru egwu ọnwa bara na ọzụzụ,ọchịchị na njikọ ndị Igbo.
Uru egwu ọnwa bara na ọzụzụ,ọchịchị na njikọ ndị Igbo.
2023: Onye Zọrọ Ọkwa Onyeisiala N’afa LP Ajaala Ndi Naijiria Mma, Gbarụọ Ihu N’usoro…
Onye zọrọ ọkwa Onyeisiala n'afa otu Labour paati bụ Maazị Peter Obi etoola ụmụafọ Naịjirịa ndị pụtara n'igwe isonye na ntuliaka onyeisiala na ndị ọgbakọ omebe iwu e mere n'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Febụwarị na nso nso a na Naịjirịa.…
Ntuli aka onye isi ala: Prezidenti Buhari kelere Tinubu
Onye isi ala Muhammadu Buhari kelere onye meriri na ntuli aka onyeisiala (2023), onye ji otu All Progressives Congress, (APC) Bola Tinubu. N'ịzaghachi na rịzọlt ahụ ekwuputara n'isi ụtụtụ Wenezde, onyeisiala Buhari n'ozi kwuru: “Ana m ekele…
Gọvanọ steeti Yobe, Buni kelere Tinubu, Kashim
Gọvanọ Yobe steeti Mai Mala Buni, kelere onye isi ala Naijiria bụ Asiwaju Bola Ahmed Tinubu na osote onye isi oche Sen. Kashim Shettima, maka mmeri ha na ntuli aka.…