Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Inec akpọpụtala mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ
Inec akpọpụtala aha mmadụ iri meriri ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ha dị icheiche na ntuliaka e mere n'ụbọchị Satọde,abali iri na asato nke onwa Maachị, 2023, na mpaghara dị icheiche na Naịjirịa.
N'ime mmadụ iri ndị a, asatọ bụ ndị All…
Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka Sinetọ
Aka chịburu Enugwu steeti bụ Chimaroke Nnamani adaala ntuliaka ọkwa Sinetọ na mpaghara Enugwu East.
Kevin Chukwu nke 'Labour Party' bụ onye tuuru ugo na ntuliaka ahụ dịka o nwetara vootu 69,136, ebe Nnamani, onye nọ na pati PDP nwetara…
INEC ewepụtala Abba Yusuf dịka Gọvanọ Kano steeti
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) ekwupụtala onye ga-azọ ọkwa ọchịchị New Nigerian People's Party (NNPP), Malam Abba Yusuf, dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ e mere na March 18 na Kano steeti.…
Seyi Makinde enwetala mmeri n’Oyo Steeti
Inec akpọpụtala aha otu ndọrọndọrọ PDP dịka ndị nwetere mmeri na Oyo steeti.
Nke a pụtara na Seyi Makinde zọọrọ patị ahụ ọkwa gọvanọ ga-achịkwa steeti ahụ ọzọ n'afọ anọ na-abịa abịa.
Lee etu e siri tụọ vootu na steeti ahụ:
Accord:…
A malitela ntuliaka n’akụkụ VGC, Legọs
Dịka Inec kagburu ntuliaka n'akụkụ mpaghara VGC na Legọs n'ihi ọgbaghara dapụtara ebe ahụ n'etiti ndị ọrụ ha na ndị bi ebe ahụ, a malitela n'ebe ahụ ugbua.
Ndị bi ebe ahụ pụtara n'oge dịka a malitere ntuliaka n'ebe elekere itoolu nke…
Ntuli aka: Kọmishọna ntuli aka ga-amalite ịchịkọta rịzọlt n’ofe steeti iri abụọ na asatọ
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) na-ekwu na ha ga-amalite ịchịkọta rịzọlt maka ntuliaka gọvanọ na steeti iri abụọ na asatọ ebe mmadụ 837 nọchiri anya pati ndọrọ ndọrọ ọchịchị iri na asatọ.…
APGA katọrọ imebi ntuliaka e mere na steeti Ebonyi
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu All Progressives Grand Alliance, APGA, bụ Ọkammụta Benard Odoh akatọọla ogbugbu eboro mmadụ atọ na ịkpaghasị ntuliaka site n'aka ndị ọchịehi yi uwe ndị agha n'okpuru ọchịchị Ezza North nke steeti Ebonyi.…
Osote Onyeisiala Naijiria Ahọpụtara Atụọla Vootu
Onye osote onyeisiala Naijiria a họpụtara bụ Kashim Shettima atụọla votu ya na ngalaba vootu ya bụ Alhaji Kukawa (PU023), Lamisala Jambamari ward na Maiduguri Metropolitan Council nke Borno steeti, mgbago ugwu Naijiria.
Onye osote…
Etu ndị omekome siri wakpoo otu ọgbọ ntuliaka na Kaduna
Ndị ọrụ Inec gbara ọsọ gbabaa otu ụlọ nọ nso ebe ahụ
Lee ka ndị ọrụ Inec siri zoo onwe ha n’ime ụlọ dị n’akụkụ ọgbọ ntuliaka nke Jaoji Model na Kaduna oge ndị omekome wakporo ndị pụtara ịtụ vootu ha.
Ndị omekome bụcha ngwa ọgụ pụtara…