Browsing Category
Ahụike
Mmadu 422 bụ Ndi butere ọria COVID-19 ọhụrụ
Ọnụ ọgụgụ ndi nwetara ọria COVID-19 n’ala Naijiria di mmadu nari anọ,iri abụọ na abụọ ka ọdi ugbua.
Ọbụ ndi ụlọ ọrụ Nigeria’s Centre for Disease Control NCDC mere ka amata nkea na ụbọchi Wenezdee site oba Facebook page ha.
Dika NCDC!-->!-->!-->!-->!-->…
Sienate Prezidenti, n’ogbo ya eruola uju maka ọnwụ Shonekan
Prezidenti nke Naijiria Sineti bụ, Ahmad Lawan,eruola uju maka ọnwụ onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Chief Ernest Shonekan, bụ onye lara mụọ n’ụbọchi Tuzdee na agbata afo iri asatọ na ise.
Sinetọ Lawan jikwa oherea kasie ezin’ụlọ!-->!-->!-->…
Maritime Agency na NDLEA akwadola inwe ezi nmekọrita
Ulo oru Nigerian Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA) ekwekoritala inwe ezi nmekọrita tọrọ-atọ iji ruo ọrụ ha nke ọma dika usoro iwu si kwado.
Onye Direkitọ-General nke!-->!-->!-->…