Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Ahụike

NDLEA nwetara otu ijeri naira maka akụrụngwa.

Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti akwadola nchikota ijeri naira 1,069,600 maka ịzụrụ akụrụngwa maka National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA). Mịnịsta na-ahụ maka ikpe ziri ezi, Abubakar Malami, kwupụtara nke a mgbe ọ na-agwa ndị

DIBIA.

Dibia bụ ndị ogbugbo omimi dị n'etiti ụwa mmadụ na ụwa mmụọ ma na-eme ihe dị ka ndị na-agwọ ọrịa, ndị odeakwụkwọ, ndị nkuzi, ndị na-agba afa na ndị ndụmọdụ ndị mmadụ n'ime obodo. A na-akpọkarị ha n'ụlọ arụsị nke otu nnukwu chi obodo.

Ihe nne na-eme n’ọmụgwọ.

Nne ga na-enye nwa ya nwaanyị ihe ga-eme ka mmiri ara ya gbaa ọfụmaNne ga na-esiri ya nri ndị ga-eme ka ahụ ya gbakee ọfụmaNne ga na-ama ya mmiri ọkụ n'afọ na ebe ndị ọzọ ọ chọrọ, ma tekwaa ya ihe ga-ekpo ya ahụ ọkụ (robb, aboniki)Nne

ỌRļA ANYA NKE A KPỌRỌ GLAUCOMA NA BEKEE

Akụkụ ahụ anyị nile nwere akwara ha nwere nke na-ezigara ụbụrụ ozi. Akwara na-esite n’anya zigara ụbụrụ ozi,bụ nke ga-abụ ọrụghǃzǃ ọrụ ,ị mara n’ọrịa GLAUCOMA amalitela. Ihe na-akpata ya bụ mmiri ịdọ n'anya mmadụ karịa etu o