Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

NCDC achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 n’Naijiria

0 95

Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC)edebala mmadu ọnụ ọgụgụ ha di nari atọ na otu gba gburu gburu ala anyi.

NCDC mere ka amata nkea dika ha n’ekwuputa gba ụbọchi etu oria ọjọọ asi ekesa.

 Ha mere ka amata na ndia sitere na steeti iri dina n’ime ala Naijiria.

Steeti Lagos kachasi n’ọnụ ọgụgụ site na inweta otu nari iri asaa na ise, Ondo-iri anọ na abụọ, Osun-iri abụọ na atọ, Rivers-iri abụọ na otu, Nasarawa-iri na isii, Oyo-asatọ, Gombe-asaa, Kaduna-asaa, FCT-otu, Kano-otu.

Ọnụ ọgụgụ mmadu nile butere ọria gba gburu  gburu ala anyi bụ nari puku abụọ na iri ise ,nari iri itolu iri abụọ na itolu(250,929)mmadu nari puku abụọ iri abụọ na anọ na iri ise na abụọ(224,052)bụ ndi nwetagoro onwe ha,ebe mmadu puku atọ otu nari na atọ bụ ndi laworo mụọ ka ọdi ugbua.

Leave A Reply

Your email address will not be published.