Akụkụ ahụ anyị nile nwere akwara ha nwere nke na-ezigara ụbụrụ ozi.
Akwara na-esite n’anya zigara ụbụrụ ozi,bụ nke ga-abụ ọrụghǃzǃ ọrụ ,ị mara n’ọrịa GLAUCOMA amalitela.
Ihe na-akpata ya bụ mmiri ịdọ n’anya mmadụ karịa etu o kwesịrị nke ga-eme ka ibu anya mmadu bu dị nnukwu arọ.
Njirimara ya bụ anya mmadụ ịcha mmeemmee ma ọ bụ ịfụ ya ụfụ,
Ọ na-emekarị ndị dị malite n’afọ iri anọ gbagowe,
Ndị isi ojii nakwa ndị Asia kacha enwe ọrịa a.
Ihe na-akpatakari orịa bụ ọgwụ ụfọdụ mmadụ n’anụ na-adịghị edebe anya ọcha mgbe niile.
Leave a Reply