Take a fresh look at your lifestyle.

Ọ BỤ GịNị MERE ỌTỤTỤ NDļ  JI EJE MBA UKARINE ļGỤ AKWỤKWỌ.

0 216

Ọtụtụ ndị na-abanye Ukraine ịgụ akwụkwọ na-eme ya maka atụmatụ isi n’ụzọ ahụ banye ọrụ n’Europe dịka ịgụ akwụkwọ n’Ukraine adighị ọnụ etu ọ dị na mba ofesi ndị ọzọ.

Ihe ọzọ bụkwa na inwete akwụkwọ njem na nke ịbụ onye mba Ukraine dị mfe.

“Asombodo mahadum ndị nọ na Ukraine bụ ihe ọtụtụ na-ahụ dịka ihe bara ezigbo uru ma bụrụkwa ihe ọtụtụ na-akwanyere ugwu”

O kwukwara “Ọtụtụ ndị na-aga mba a na-aga ịnata ọzụzụ ịbụ ndị dọkịnta dịka ha nwere ọtụtụ akwụrụngwa ụmụakwụkwọ ji nwete ọzụzụ suru oke maka nke a”

Otu ihe dị mkpa ikwesiri ima bụ na ọtụtụ ihe a na-ekuzi bụ n’asụsụ Bekee nke mere o ji dịrị ọtụtụ mfe.

Leave A Reply

Your email address will not be published.