Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Ahụike

Ihe nwere ike ibutere gi ọrịa akiri (kidney)

Ọtụtụ ndị ama ama anwụọla, ebe ụfọdụ ndị ọzọ gunyere onye otiegwu ụka na-ewu ewu nwụrụ na nso nso a site n'ọrịa akịrị. Dịka ndị ọkacharmara ahụike akịrị (neprologists) si kọwaa, ihe ruru nde mmadụ iri abụọ na ise (25m) na Naijria nwere

NRI NDI HIV.

1)AKWỤKWỌ NRI. 2)MKPỤRỤOSISI. 3)NRI E SIRI ESI. 4)KWỤSļ OKE SUGA. 5)KWỤSļ OKE NNU. 6)ļNỤ MMIRI OGE NILE. 7)BELATA OKE MMANỤ NA ABỤBA.

MGBOCHI LASSAR FEVER.

Ndị ọrụ ahụike kwuru na ihe na-ebute lasa fiva bụ oke, site na mmamịrị ma ọ bụ nsị ya, ya mere: 1.Debe gburugburu gị ọcha, ekwela ka oke bịa nso na be gị 2.Erila ihe ọbụla oke nyụrụ nsị ma ọ bụ mmamịrị 3.Were ihe na-egbu nje

Njirimara ọrịa shuga gụnyere.

Oke agụụ mmiriOke ịnyụ mamịrị ọkachasị n'abalịOke ike ọgwụgwụỊta ahụ akwadọghị akwadoỌrịa ọnya adịghị ala ala n'onụA hụchaghị ụzọ nke ọmaỌnya isi ịke ọlịla