Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria ga-enye ime obodo mmiri dị mma.

0 735


Gọọmenti Naịjirịa ekwupụtala mkpebi ya n’inye ndị Naijiria mmiri dị ọcha na nke dị mma karịsịa nye ndị bi n’ime ime obodo.

Mịnịsta na-ahụ maka akụ na mmiri, Suleiman Adamu kwuru nke a mgbe ya na ndị nta akụkọ na-akpakọrịta na Abuja, isi obodo Naijiria.

Mazị Adamu kwuru na ọ bụ ọchịchọ Gọọmenti etiti ịhụ na inweta mmiri dị ọcha ga-adị mma ka e wee nweta ebumnuche Sustainable Development Goals n’afọ 2030.

, Gọọmenti etiti agbaala ma guzobe olulu mmiri 70 na-enyocha mmiri dị n’ime ala n’ofe nnukwu mmiri .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *