Browsing Category
Ahụike
Ebe izizi gbasara ọrịa kansa mepere emepe na Calabar.
Ebe izizi gbasara ọrịa kansa mepere emepe na Calabar.
Ọrịa na-anaghị efe efe bụ oji nwayọọ egbu – Kọmishọna ahụike Steeti Anambra dọrọ aka ná ntị.
Ọrịa na-anaghị efe efe bụ oji nwayọọ egbu - Kọmishọna ahụike Steeti Anambra dọrọ aka ná ntị.
Ndị otu Task Force akwụsịla ụlọ ọrụ iwu na-akwadoghị na Steeti Cross River.
Ndị otu Task Force akwụsịla ụlọ ọrụ iwu na-akwadoghị na Cross River.
Kano na-ekwu na ha ekpebigo imepe ụlọ ọrụ ọgwụgwọ ọrịa kansa.
imepe ụlọ ọrụ ọgwụgwọ ọrịa kansa na Kano.
Monkeypox: NCDC kwuru na mmadu iri abuo na otu ebutela oria n’ime ụbọchị asaa
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka igbochi ọrịa na Naijiria bụ NCDC ekwuola na mmadụ iri abụọ na otu butere ọrịa anwụ enwe na mba ahụ n'ime ụbọchị asaa gara aga.…
‘Okra’ o nwere ike ibutere nwoke amụghị nwa?
Ọkwụrụ bụ otu n'ime ihe oriri kacha edozi ahụ
Ọkwụrụ so n'otu ihe oriri kacha edozi ahụ dịka nnyocha dị iche iche si gosi.
Mana ụfọdụ na-ekwu na o nwekwara ike ime nwoke agaghị enwe ike ịtụwa nwaanyị ime.
Otu dọkịta a ma ama na…
Ọrịa mmekọ ị ga-ebuteli site n’ọnụ
Ọtụtụ mgbe ndị mmadụ nụ maka ọrịa mmekọ nwoke na nwaanyị a na-eche na ọ bụ naanị mgbe ihe nwoke jiri bụrụ nwoke metụtara nke nwaanyị.
Mana ndị ọrụ ahụike ekwuola ugboro ugboro na mmadụ nwereike ibute ọtụtụ ọrịa site n’ịmị ọnụ maọbụ iji…