Take a fresh look at your lifestyle.

Ebe izizi gbasara ọrịa kansa mepere emepe na Calabar.

Eme Offiong, Calabar dere ya na bekee.

0 526

Ebe izizi gbasara ọrịa kansa mepere emepe na Calabar.

Ebe a na-ahụ maka ọgwụgwọ ọrịa kansa n’ ụwa niile akpọrọ ASI Ukpo Comprehensive Cancer Centre emepela na Calabar, isi obodo Steeti Cross River , South-south Nigeria.

Ụlọ ọrụ a bụ nke mbụ n’ụdị ya na ndịda-ndịda na ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria bụ onye osote aka na-achị steeti Cross River bụ Ọkammụta Ivana Esu wepụtara n’ihu ọha.

Leave A Reply

Your email address will not be published.